Vinette Ebrahim


Vinette Ebrahim
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya21 Febụwarị 1957 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụomee ihe nkiri Dezie

Vinette Ebrahim (amụrụ n'abalị iri abụo na otu nke ọnwa Febrụwarị,na 1957) bụ ome ihe nkiri na odee nke South Africa amaara maka ọrụ ya dịka Charmaine Meintjies na SABC 2 soap opera 7de Laan . [1] Ọ bụ nwanne nwanyị ome ihe nkiri bụ Vincent Ebrahim . [2]

  1. Vinette Ebrahim: Bio. TVSA. Retrieved on 8 September 2017.
  2. "Kumars King of Small Screen", The Mercury (South Africa), Independent News and Media, 21 March 2009.

Developed by StudentB